[Lyrics] Aguero Banks – Nsogbu Lyrics

Aguero Banks – Nsogbu Lyrics

Nwayọ Nwayọ kam ji mapụta
Normally I no dey rush
Ndi ma mụ mgbe m’na agba ball
Mana ihe ha na akpọm bụ Anyikọ one touch
Ụfọdụ na afụm ka role model
Ụfọdụna afụm ka opp
Ụmụasa na afụm ka crush
But back to wetin I want discuss
Maka na

Onye ọbụla ma onye, onye anwụrụ bụ
Mana giving up bụ never
Ọkụ adịrọ na ogbe m’nwere pụta
Sị my people na mụ ga eweta ọkụ ka Nepa
Adịmụ ka onye na ele akwụkwọ na Afia nine
ine mụ anya sọ ihe dị mụ n’isi bụ paper
Chasing the bag ka chetah
Anwụrụ mụ ji bịa ịma ama measure ya na meter
Ejem ebe asị sị ejena
Emem ife asị sị Emena
A catch m cruise
E break m rules
Esem ife asị sị esena
Canadian loud
Ịnyem one ounce

Mkpọ my men ebugharia compass
Kor this man, ọbụrọ my man
Emewa ihe ego now ọchọwa contact
Achọrọkwam Nsogbu mna esewa
Mna adawa, mnaa apịacha
Ha na amacha
Olisa ekwena ka m nleka
Abụrọm onye Nsogbu
mna esewa
Mna adawa, mna apịacha
Ha na amacha
Olisa ekwena ka m nleka
Enyekwanam Nsogbu
Mna esewa
Mna adawa, mna apịacha
Ha na amacha
Olisa ekwena ka m nleka

Aburom onye Nsogbu
Mna esewa
Mna adawa, mnaa apịacha
Ha na amacha
Olisa ekwena ka m nleka
Thank God I’m far gone
This year two thousand and G wagon
Ha Sibu na mna akọbu jargon
But kita polo m bụ Luis Vuitton
Before ịkpọm show ịkpọ my manager
Thank God Akwụsịlọm
I was still in the trench oge Popo tuu down
But thank God ha afụdịrom
Ejem ebe asị sị ejena
Emem ife asị sị Emena
A catch m cruise
E break m rules

Esem ife asị sị esena
Canadian loud
Ịnyem one ounce
Mkpọ my men ebugharia compass
Kor this man, ọbụrọ my man
Emewa ihe ego now ọchọwa contact
Achọrọkwam Nsogbu mna esewa
Mna adawa, mnaa apịacha
Ha na amacha
Olisa ekwena ka m nleka
Abụrọm onye Nsogbu
Mna esewa
Mna adawa, mna apịacha

Ha na amacha
Olisa ekwena ka m nleka
Enyekwanam Nsogbu
Mna esewa
Mna adawa, mna apịacha
Ha na amacha
Olisa ekwena ka m nleka
Aburom onye Nsogbu
Mna esewa
Mna adawa, mnaa apịacha
Ha na amacha
Olisa ekwena ka m nleka

Click to Comment

Leave a Reply

.

Designed by Admalic Inc.  BMB © 2024.

I need help with…