[Lyrics] IllBliss ft. Zoro – Echefula Lyrics

Lyrics
Echefukwa nao
Chapo
Anywhere in the world anyi abawago to conquer
Loud it (echefukwana o)
Nwoke n’agbazi ka thunder
Nwoke bu a don
Nwoke bu a hustler
Nwoke yi bow tie
N’aka gi bu di money
Nwoke n’atu afia ma nebu na daily
40 feet container still clear on a daily
Brave, imana nwoke were obi
Gosim the business k’anyi churu gaba
Echefukwala ebe isi
Onye wetara ojii wetara ndu azu ndu nsala na utara ji
Echefukwala omenala, your culture and roots
Eyim isi-agu and Timberland boot
Na añu so hero with the swag of a boss
The guy di gi di okay ikpo ya Rick Ross
Umuafo global
Anyi ncha local
Red cap chiefs with the title
Oga boss and Zee for the culture
Nmanya bu nke anyi
Nke anyi bu nke anyi
Omenani bu nu my pride come in and ride kam gosi gi ebe m si bido
Omenani bu nu my pride come in and ride kam gosi gi ebe m si bido
Omenani bu my pride
Omenani bu my pride o
Echefuna omenala gi
Echefuna ebe isi bido
Echefuna omenala gi
Echefuna ebe isi bido
Tinye mu na bus, burum naba Igbo
Anorom na loss
Ifugo fu Igbo
Zoro amuru na okporo Onitsha
Otunkpo turu ugo
Nwankpo akwo n’azu n’egoro achicha
Adim proud of my heritage
Aburokwam akamoba
Anyi derseve ru accolades
Nwaofuma n’eme ofuma
Umu asa n’esim porridge
Ndi egwu n’enyem courage
Muwa anoro ofuma
Onye ozi nyem one bottle of hero mu wa anoro ofuma
Añara na ose ojii n’elu table
Miri oku kadi n’ime kettle
Oga boss onowu n’rap na mu wa zoro akpa swag
Igbo boys made of metal
Omenani bu nu my pride come in and ride kam gosi gi ebe m si bido
Omenani bu nu my pride come in and ride kam gosi gi ebe m si bido
Omenani bu my pride
Omenani bu my pride o
Echefuna omenala gi
Echefuna ebe isi bido
Echefuna omenala gi
Echefuna ebe isi we bido
Echefuna omenala gi
Echefuna ebe isi we bido
Echefuna omenala gi
Echefuna ebe isi we bido

Click to Comment

Leave a Reply

.

Designed by Admalic Inc.  BMB © 2024.

I need help with…