[Lyrics] Masterkraft – Egbon Ft. Phyno Lyrics

Lyrics
Master
Yeah yeah
Yeah
Nwa Onwe ka odi
Nwa bia na level anyi ma ebi ị no
Wepu aka na cable ọ n’ada oku
Kupulu di mata n’o di oke onu
Pasa okwa ife’m n’eribu ka ịji eme ọnụ
Ọ kwa nwa ị na anwụrụ ka’m n’añu onu
Ya ka ị ji akụ’m anya ka ọ my fault
Nwa pasa godi ka’m buo gi ọlụ
Osi’m (Egbon)
Ị mana ị bu senior man (Egbon)
M taa gi ife (Egbon)
A bụrọ’m a minute man (Egbon)
Ọ sịm (Egbon)
Ị mana ị bu senior man (Egbon)
M pia gi oku (Egbon)
Ọ chọrọ one minute man (Egbon)
Brother Sunny onye ụlụani
Phyno Fino onye ụlụani
Aunty Shade onye ụlụani
Masterkraft Eze ụlụani
Face down ass up
Nọ lụ mu n’ụkwụ ka laptop
Face down back up
Salụ mele nwoke bankrupt
Ị na apali’m ka pilot
Ọ kwa onye nwe ulo bu landlord
M si ya ọ msi na azu osi’m why not
O hitibelumhigh note
Osi’m (Egbon)
Ị mana ị bu senior man (Egbon)
M taa gi ife (Egbon)
A bụrọ’m a minute man (Egbon)
Ọ sịm (Egbon)
Ị mana ị bu senior man (Egbon)
M pia gi oku (Egbon)
Ọ chọrọ one minute man (Egbon)
Brother Sunny onye ụlụani
Phyno Fino onye ụlụani
Aunty Shade onye ụlụani
Masterkraft Eze ụlụani
Nwa Onwe ka odi
Nwa bia na level anyi ma ebi ị no
Wepu aka na cable ọ n’ada oku
Kupulu di mata n’o di oke onu
Pasa, okwa ife’m n’eribu ka ịji eme ọnụ
Ọ kwa nwa ị na anwụrụ ka’m n’añu onu
Ya ka ị ji akụ’m anya ka ọ my fault
Nwa pasa godi ka’m buo gi ọlụ
Osi’m (Egbon)
Ị mana ị bu senior man (Egbon)
M taa gi ife (Egbon)
A bụrọ’m a minute man (Egbon)
Ọ sịm (Egbon)
Ị mana ị bu senior man (Egbon)
M pia gi oku (Egbon)
Ọ chọrọ one minute man (Egbon)
Brother Sunny onye ụlụani
Phyno Fino onye ụlụani
Aunty Shade onye ụlụani
Masterkraft Eze ụlụani
Master

Click to Comment

Leave a Reply

.

Designed by Admalic Inc.  BMB © 2024.

I need help with…