[Lyrics] Masterkraft – “La La La” ft. Phyno, Selebobo Lyrics

Lyrics

Ha, ukwu nwa nka, ukwu nke lele ilu olu
Ukwu nwa nka, ukwu nke lele ilu olu
Anya n’egbu mu mgbu baby wete glass
Ukwu gi dochiri uzo baby nye mu class
Imana ogwu turu nwoke baby fewe jazz
Tuo down n’tutu ka mu na gi kaba mass
Kany luo ya alu
Kam gbanyere gi nmaya kuo ya aku
Kwa gi ka tailor kam duo gi adu
Nwata di m mma mu wa acho ya chu
Ebube buha mana nke ibu ka
Mana malu na m di raw ka that nigga
Chelu for eight hours ka m ana eti igba
Mgbe i ga anu isi ego ma ifu dimgba
You got me feeling good
Nkita nili na aga eze
Malu n’obulo so fitipulu
Nye gi ya na isi ocha nwa i ga anu m pulu
Nga apia gi ezigbo itari k na adim rule
Ukwu nwa nka o, ukwu nke lele ilu olu
Ukwu nwa nka o, ukwu nke lele ilu olu
Ukwu nwa nka o, ukwu nke lele ilu olu
Ukwu nwa nka o, ukwu nke lele ilu olu
(See)
Afulum gi ken nye
Ife ibukwa na ukwu dey make me to lalala
Agama lalala
Afulum gi ken nye
Ife ibukwa na azu dey make me to lalala
I want to lalala
I no fit wait oh
Mgbe mmu na gi ga raba raba
I no fit wait oh
Mgbe mmu na gi ga koma koma oh
I no fit wait oh
Nwanka nnu ga chala chala
See I no fit wait oh
Mgbe mmu na gi ga raba raba oh
(Onyeoma, odu nwa si na gba e npolu, nweli Ifeoma, obia nyemi fo’ma)
(Ozioma, odu nwa si na gba e’lo, nweli Ifeoma, obia nyemi fo’ma)
Ukwu nwa nka, ukwu nke lele ilu olu
Ukwu nwa nka o, ukwu nke lele ilu olu
Ukwu nwa nka o, ukwu nke lele ilu olu
Ukwu nwa nka o, ukwu nke lele ilu olu
(See)
Afulum gi ken nye
Ife ibukwa na ukwu dey make me to lalala
Agama lalala
Afulum gi ken nye
Ife ibukwa na azu dey make me to lalala
I want to lalala
I no fit wait oh
Mgbe mmu na gi ga raba raba
I no fit wait oh
Mgbe mmu na gi ga koma koma oh
I no fit wait oh
Nwanka nnu ga chala chala
See I no fit wait oh
Mgbe mmu na gi ga raba raba oh
Ukwu wen ti atu go’nu le
Enene gbe r’ukwu e gbo’una mmu eh
I don talk oh
I don dunce oh (Ogini)
Nwa ne le kwa fia and she dey murder boys oh
(Onyeoma, odu nwa si na gba e npolu, nweli Ifeoma, obia nyemi fo’ma)
(Ozioma, odu nwa si na gba e’lo, nweli Ifeoma, obia nyemi fo’ma)
(Go)

Translate to English

Click to Comment

Leave a Reply

.

Designed by Admalic Inc.  BMB © 2024.

I need help with…