[Lyrics] Pc Lapez – Obodo Bu Igwe ft. Flavour & Phyno Lyrics

Lyrics
Anyị j’ebe j’ebe
Chukwu dụ anyị ẹje (amara bụ egwú)
Anyị naba naba
Chukwu dụba anyị oh (obodo bụ ìgwè)
Anyị naba naba
Otú a
Ònye ya ná Chị yá solu
Ụwa na so yá
Ònye Olimma
Amara bụ egwú (ije)
Obodo bụ ìgwè
Amara bụ egwú
My brother don’t give up
No one knows tomorrow
Anwụ n’elu ụwa é rie yá ná ndụ oh
Aka àjà àjà n’elu ụwa ná ebute ọnụ mmanụ mmanụ
Solu ibe gị dọ’liwa oh
Because who work, e go chop oh
Ị na gbaliwa, biggie gbaliwa
Nwanne, kwụ be áká gị ọtọ
(Ònye lụrụ ọlụ ga eri oh)
Ị na gbaliwa, biggie gbaliwa
E big, kwụ be áká gị ọtọ
Amara bụ egwú (ije)
Obodo bụ ìgwè
Amara bụ egwú
Ònye ya ná Chị yá solu
Ụwa na so
Ònye Olimma
Oh I thank the Lord (Ijele)
For giving me life in abundance
Ọ gọzie papa mụ, ọ gọzie mama mụ
Ọ gọzie ụkwụ na ibe
Ọ gọzie ụmụ nnem’
My brother, jị dẹ nna
Ji de nna, n’ife n’ile e ná me
Ebube Chukwu ụzọ
N’uzo ga adị mma eh
Màkà ẹje ana bụ ịsị ije le
Anyị j’ebe j’ebe
Chukwu dụ anyị ẹje (amara bụ egwú)
Anyị naba naba
Chukwu dụba anyị oh (obodo bụ ìgwè)
Anyị naba naba
(Amara bụ egwú)
Ònye ya ná Chị yá solu
Ụwa na so yá
Bụ be Chukwu ụzọ n’ife ị na-eme
(Amara bụ egwú)
Ọ gbajuo dolu, nwannem kosara Chi gị eh
(Obodo bụ ìgwè)
Ife sibe ike, Chukwu ka ọ dị n’aka
(Amara bụ egwú)
Ònye ya ná Chị yá solu
Ụwa na so yá
Anam à yo Chineke wepụ ndị afionu
So many reasons I go thank the Lord oh
Imana enemies cholu kam’ da n’ime ofia
As we no do nothing, na we them dy talk about oh
I look at my life
I look at the love I dy get, boy m’ gbaka
I go dy shine màkà zi nọkwa God kà ọ dị n’aka
I no dy worry
Achọrọ m’ ịma God dy my matter oh
Every morning so gi I’m calling
Open up my anya oh
Fill up my aza oh
Chineke biko
Na you make me hero from zero
Chọpụta m’ from áká ndị iro
Wee sị ndị na chu mụ “sị ilo”
I no fit forget ebe m’ bị do
So gị bụ ùgwù m’ ligo
Màkà ị wepụ gị, life m’ ayi go
Ị melu m’ Ezege nké ezigbo
Ị kụpụ lụ m’, ndụ m’ ayi go
Anyị j’ebe j’ebe (amara bụ egwú)
Anyị naba naba
Chukwu ka anyị na kpọọ (obodo bụ ìgwè)
Ọ sị be ike, Chukwu ka anyị na ayo nụ
So so Chukwu na edu anyị ije
Bụ be Chukwu ụzọ n’ife ị na-eme
(Amara bụ egwú)
Ọ gbajuo dolu, nwannem kosara Chi gị eh
(Obodo bụ ìgwè)
Ife sibe ike, Chukwu ka ọ dị n’aka
(Amara bụ egwú)
Ònye ya ná Chị yá solu
Ụwa na so yá
Iyoko ko (amara bụ egwú)
Iyoko ko (obodo bụ ìgwè)
Iyoko ko (amara bụ egwú)
Ụwa Chukwu kere ke bụzi kwa ajọ ofia (obodo bụ ìgwè oh)
Nwanne na ère nwanne ya
Ezi oyi na egbuzi enyi ya (ọ dị kwa mma oh)
Eze na aholi ndị ọ na achị (Eze alụlụ ana)
Biko kam’ ju nụ dia
Ana emekwa amara
Ana emekwa amara oh
Ana emekwa amara
Asim ma ju ùnu dia
Ana emekwa amara
Ana emekwa amara oh
Ana emekwa amara
Chi n’eze n’ozo
Ọkwa gị dụụ anyị ẹje oh
Ife na-eme ụwa, ụjọ a tu mụ ụjọ eh
Ònye nọ n’ime gị dị ka ùgwù Zion
Nké adịghị e wezụga màkà ná ọ nọ zu ya
Otú a
Ònye mebi ụwa, ọ nye anyị ego yá
Cash, one time
Ana à gwa mmadụ

Click to Comment

Leave a Reply

.

Designed by Admalic Inc.  BMB © 2024.

I need help with…