[Lyrics] Phyno – Ike Pentecost ft. Flavour Lyrics

Lyrics
Nwanne if it’s a hit, áká-anyị dị yá
Uooo yo yo yo
Oyooyoyoyo
Ijele na Ezege
Ànyị sokwa n’egwu eji (se se se se se se)
(Iyoo ohaa)
Yeah, enwe m’ Ike kà Ike nwee Nnabuike (ayaya ooho)
Ezege
Hmm (iyoo ohaa) ego ànyị n’eri aburokwa ego mgbadume
(Ayaya ooho) Ijele
Hehe if we enter na shut down ooo (it’s about to go down o)
Imakwa ná mens ebutego ike (Ike pentecost e Ike Ike Ike Ike)
Ofu ji ana eme offload
Ànyị tinye ịsị, they must clear road
Ifugo na mens ebutego ike yeye (Ike pentecost e)
Yeah, ana ekwú ana eme, ike aburo by man power
Ana aga, ana eje
Elibie ego eji agba Ofala
Asa bịa ome ofuma etinyie ego n’otu agada
Ana aku ana ekpenu say let my soup no sour
Ụdị ego ànyị na-achọ, aburo ụdị ego inacho
Boy imakwa ife ekwe na-ako, icho ka akolu gi akọ
So owu ka-anyị nasọ
And nké ife anwụ na-atọ work kà m’ dị sharp dị nkọ akpa m’ ewe n’olu mma
Yeah say no more
Guys adichago okay
Nefenyi ego jaalu gị eze ka m’ bute O.K.
Boy adigom okay so be ụmụ ibe taba something
I no be type wey go see bill dey Ben Johnson, uwa
If we enter na shut down ooo (it’s about to go down o)
Imakwa na mens ebutego Ike (ike pentecost e)
Ofu ji ana eme offload, anyi tinye isi they must clear road
Ifugo na mens ebutego Ike yeye (Ike pentecost e)
Boy ị bute nnukwu ike (ànyị a pịa kasịa)
Ònye weebe iwe (ànyị a pịa kasị a)
Na-atu cash ka nnukwu iche (ànyị a pịa kasị a)
Na-atu Lag na-ata kwa ife (ànyị a pịa kasị a)
Mbute ezigbo nwa (ànyị anabazia)
Mmana anyuba ife (anyi anyụ kasị a)
Ọkwá ná nké ikpeazụ a (ikwetego o ike pentecost o)
Price yesterday aburozi price tata
Boys adisigo made na money full na-akpa (one time)
M’ bia ibulu nwa fa nakum’ anya
Ntinyelu boys something
Ha n’akụpụ áká
Hmm okoko belu ebelu o,
Ọjị ego na-eme ife solu yá, easy nekwe efe m oo
Akụ bụ nchupado nchupado
Ònye ego na-egbo mkpà
The boy adị anụ “mbà”
Nwa ifulu ona achọ bụ nwa ànyị na-eko nja
Oteela ife anya na-afu ifu ife men na-alu
And now igaa na site boy, ịfụ uno men na-alu
Ụdị ike boys na-ebu, ụdị ụmụ men an-anụ
Bullion van, Pounds, Dollars but ego men na-agwu (iyoo ohaa)
Account box bulu ike pentecost
Ife ọlụ yelu aburo obele ife, I thank the Lord
Chukwu amara ụmụ guys
Nye m’ ọnọ fo jụọ my bag
Na mmemme massive attack
The boy efenyi kà kite (ibee)
If we enter na shut down ooo (it’s about to go down o)
Imakwa na mens ebutego ike, ike pentecost e (Ike Ike Ike Ike)
Ofu ji ana eme offload aiye
Ànyị tinye ịsị they must clear road
Ifugo na mens ebutego ike yeye (Ike pentecost e)
Boy ibute nnukwu ike (anyị a pịa kasị a)
Onye weebe iwe (ànyị a pịa kasị a)
Na-atu cash ka nnukwu iche (ànyị a pịa kasị a)
Na-atu Lag na-atakwa ife (ànyị a pịa kasị a)
Mbute ezigbo nwa (ànyị anabazia)
Mmana anyuba ife (ànyị anyụ kasị a)
Okwa na nke ikpe azu a (ikwetego o, ike pentecost o)
Mix Monster

Click to Comment

Leave a Reply

.

Designed by Admalic Inc.  BMB © 2024.

I need help with…