[Lyrics] Aguero Banks – Echi (Onye agoziri agozi Lyrics

Lyrics

Hustle drove me insane
I was down on my lane
Ụfọdụ sị nkolu
Mana ha amarọ the pains
Wey the boy dey contain
Mehn, I nearly lost my brain
I pray heaven sends the rain
Ka oficha my pain
Ifụkwara isi mụ ohhh
Ha sị na egwum n’disturb-zị
Na the whole city
Ha amakwa na ije dịkwa n’ọkpa mụ oh
All my brothers dey be on the road
Ha na achụpado the kpaaa

Abụm onye agọzịrị Agọzị
Ụzọ emechiri emechi
Anyi ka kwechiri ekwechi
Onye mazịkwa echi
Abụm onye agọzịrị Agọzị
Ụzọ emechiri emechi
Anyi ka kwechiri ekwechi
Onye mazịkwa echi
Nwanne’m do
Nwanne’m do
Nwanne’m do
Nwanne’m do
Nwanne’m do
Nwanne’m do
Ebezịna, ifụkwalụ ịsị’m oh
Nwanne’m do
Nwanne’m do
Nwanne’m do
Nwanne’m do
Nwanne’m do
Nwanne’m doEchezịna, ọdịna akaraka mụ oh

Ifesinachi
Imana ụba si na chi
All I ever wanted bụ ka’m bute money
Ọkwa iso were gba mụ pọtị
Ọkwa ikọọ mụ mgbe mkpọlụ gi
Now ị-na ajụ’m ke kosi
Ọkwa ka itinye body
Ifụkwara isi mụ ohhh
Ha sị na egwum n’disturb-zị
Na the whole city
Ha amakwa na ije dịkwa n’ọkpa mụ oh
All my brothers Dey be on the road
Ha na achụpado the kpaaa

Abụm onye agọzịrị Agọzị
Ụzọ emechiri emechi
Anyi ka kwechiri ekwechi
Onye mazịkwa echi
Abụm onye agọzịrị Agọzị
Ụzọ emechiri emechi
Anyi ka kwechiri ekwechi
Onye mazịkwa echi
Ehhh Ezenekwe Carlo
(Ịbụ onye agọzịrị agọzị nwanne)
Odogwu n’epempe na india
(Ịbụ onye agọzịrị agọzị)
Ndi anwụrụ nile bụ ndi agọzịrị agọzị

Click to Comment

Leave a Reply

.

Designed by Admalic Inc.  BMB © 2024.

I need help with…