[Lyrics] Jeriq – Remember (Remix) Ft. Phyno Lyrics

Remember (Remix) Lyrics
Sambalitual
Iyoo
Ógbè ógbè
Ọ dịghị n′aka mgbe nleka, will you remember me?
Iyoo
Jay Swag is the new problem

1 kpa 2 kpa efie gị ina
Mama told me, ụkwa lụọ oge yá odaa
Everyday paperchasing
Buhari adilo eyi jersey
Maka ndị na amalo dealer n’ele afia adia enye receipt
Before ije Colorado bụlu uzo banye Arizona
Bụlu ụzọ bute ego ga na anyị alụ kà Pericoma
Anutubem ná ego nyigbulu mmadụ to coma
Mana onwe ụdị owu ga asaa gị, ọka gị mma n′ino coma
Asị na na m’ sị, mana ife m’ ná apịa gị bụ real
Ife m′ ná àgwà gị bụ ife n′eme life n’ime ógbè
Nobody gat your back, ụwa bụkwa ịsị kote
Ịma gwanụ Arthur Eze n′Ukpo binielu gị n’oche
Some men kà ná ada, some men n′ebuba na Canada
O42 nwe Abakpa, Onitsha nwe Awada
Mụ wa nwe my hustle, gị wa nwe kwa your hustle
Adilo ajụ, “kedu k’esi akpata ego na Google”

Ọ dịghị n′aka mgbe nleka, will you remember me?
Ugbom kwụsị ịgbà k’osi agba, will you remember me?
Save money today, so money go save you tomorrow
Maka owu saa gị, these niggas no go remember you

Ọ dịghị n’aka mgbe nleka, will you remember me?
Ugbom kwusi ịgba k′osi agba, will you remember me?
Save money today, so money go save you tomorrow
Maka owu saa gị, these niggas no go remember you

Ọ dịghị ná áká mà nleka, will you remember me?
K′iga akọ lu ụmụ ụwa enyem áká wey you render me
Abobi chelu, gwa m’ the reason why you dey enter me
Ịrụ ọgụ with the hustle, nothin′ go surrender me
See, mbụ gị de zie oga bụlu boy, e no tally
Bad energy for my side na affect mụ mentally
Achọ m’ ị bute ịke kpọọ my mum sị ya
“Finally, no more pains and agony”
Ife n′kpe bụ Hail Mary
Nye m’ one sign
Praying for days men ga afụ the sunshine
Olisa ekwekwala kà ọlụ m′ banye offline
See I don work hard, ife fọdụ bụ long life
Make I for ball hard kà ona akpọtu worldwide
Jeriq nwa Nkpor now dey top chart
Ezege nwa Ogwuagor n’eyi Louis na Off-White
Alusi n’emesi ife ịke na abịa in small size
Damn right plenty envy from many men
Ụdị ife anya m′ fuu na street on a daily base
Gwam ònye mga echukwube in rainy days
It′s motivational boy, akụkọ abulo a fairy tale

Odigi n’aka mgbe nleka, will you remember me?
Ugbom kwusi igba k′osi agba, will you remember me?
Save money today, so money go save you tomorrow
Maka owu saa gị, these niggas no go remember you

Odigi n’aka mgbe nleka, will you remember me?
Ugbom kwusi igba k′osi agba, will you remember me?
Save money today, so money go save you tomorrow
Màkà owu saa gị, these niggas no go remember you
Odigi n’aka mgbe nleka, will you remember me?
Ugbom kwusi igba k′osi agba, will you remember me?
Save money today, so money go save you tomorrow
Màkà owu saa gị, these niggas no go remember you

Obuna ibu nwa Nkpor mo nwa omogba n’Awada
Ikwesị ịma ná ébé anyị n’eje adawa bụ ná nke mgbe nnokiti
Afia Chibuzo bụ dachi soso o hundred naira
Afia green na nylon black, men adigo ọcha
Kita nwoke n′esezi loud 2 jumbo tie 10kpa

Obodo, will you remember me?
Will you remember me?
M′nleka, will you remember me?
Abulo, will you remember me?
Owu jidem, will you remember me?

The Next Empire on the mix
Sweet producer of all nations

Click to Comment

Leave a Reply

.

Designed by Admalic Inc.  BMB © 2024.

I need help with…