[Lyrics] Umu Obiligbo – Chisom Lyrics

Chisom Lyrics by UMU OBILIGBO

Iyeeee iyeeee
Eyio uwa
Eyi na oluo ka osi elu nue

Everywhere maranma eyio uwa m
Ebe nine bu so nma eyio uwa m
Chukwu okike m onu m na ekene gi eh amaliselele
Obinigwe onu m na ekene gi eh ah ah
Anya na ene uwa m
Ina anu ka egwu na ara eyie ah eh
Ifem fulu na ogbe amaro m ka mu ga esi ko
Ifem fulu na otu amaro m ka mu ga esi ko Amala welele
Ka anyi ra wee bido ufodu nime ha nwulu anwu
Ka anyi ra we toh ufodu nime ha nwulu anwu
Mgbe afu kam ji we malu na onye di ndu ga akpata ego
Onye di ndu ga enwe ife di nma eyio uwa m eyie ah ah
Onye nya na chiya so eje Ife aya emero nya ma ncha
Muna chim nyi eje okwa nya ka m ji aku
Okwa muna chi nyi eje iyie amali selele muna chi nyi eje iyie aah
Okwa muna chiyi eje
Muna chiyi eje na uwa
Okwa muna chiyi eje iye
Okwa muna chiyi ana na uwa
Okwa muna chiyi eje
Obinigwe nya ka m ji eje iyie
Okwa muna chiyi eje iyie
Okwa muna chiyi ana na uwa
Okwa muna chiyi eje
Muna chiyi eje eh muna chiyi eje iyie eya ah yeh

Ewu chineke m neka osi ara ah
Onye di ndu ya yoba chukwu ndu
Uto uwa bu ego ma uto ego bu ndu inugo kwe nu na Alu ike eyio uwa m
Ilue obodo oyibo fusia ife ndi beanyi na afu iluo obodo oyibo fusia ife ndi beanyi na afu
Imalu na uwa esike kwe ah eh imalu na uwa esike kwe
Ewu chineke m
Afufu ana talu ego obulo ogu nne na agbalu nwa ya
Akwa ana ebelu ego bukwa nu onye nwelu obi ga eje eeh
Ifu onye jelu obodo oyibo jesia nya we bulu ike nata jaa nya
Ike nkpata ego adiro easy cha cha ina anu kwa obodo oyibo
Adiro easy cha cha ina anu kam nekwu
Eyi na olue ka osi elunu we eyea yeh
Okwa muna chiyi eje
Muna chiyi eje iyie
Okwa muna chiyi eje
Okwa muna chiyi ana na uwa

Click to Comment

Leave a Reply

.

Designed by Admalic Inc.  BMB © 2024.

I need help with…