[Lyrics] The Cavemen – Ugo Lyrics

Some people dy ask me questions
Some people dy watch my life
Some people dy talk my story
But they don’t even know me half
Ònye nọ n’ana, e no fit fall again
Mkpụrụ nọ n’ana, ga achara nọ oge ya
Bịa le
Mmiri maru Ugo
Asa Ugo arụ eh
Bịa le
Mmiri maru Ugo
Asa Ugo arụ eh
So make you no look back
Ònye na aga ije, nekwa anya n’azụ
After the rain, comes the sunshine
If you believe am, you’ll be alright
Enụ ụwa nkà eh
Enụ ụwa nkà eh
Enụ ụwa bụ pawpaw
Pawpaw down, pawpaw akụwa shia
Pawpaw akụwa shia
Bịa le
Mmiri maru Ugo
Asa Ugo arụ eh
Bịa le
Mmiri maru Ugo
Asa Ugo arụ eh
Aiii
Aiii
Mmiri maru Ugo
Bịa le
Mmiri maru Ugo
Asa Ugo arụ eh
Bịa le
Mmiri maru Ugo
Asa Ugo arụ eh

Click to Comment

Leave a Reply

.

Designed by Admalic Inc.  BMB © 2024.

I need help with…